MAKA

“Nchepụta ịhe apụtaghị ihe, anaghị azachitere anyị, mana echiche efu. Ha bụ ịhe ndị ngọnahị onwe bụ nke ana achadoro anyị ọkụ, Ọ dịzie ka ọ bụ eserese kọwara anyị ọfụma. Ha abụghị ihe gbasara anyị.” - Grada Kilomba.

Ezigbo ndị enyi na ndị ọrụ ibe,

Oge e nyere ha ọrụ ntụgharị okwu ihe nkọwa arụmarụ ụlọ Saison Africa2020, ihe kpalitere mmụọ saay/yaas bụ usoro matara udị atụmatụ ndị Africa na ndị bi ofesi gbasara ngosipụta, nkwechịrị na ịhe nka, werekwa otu ụzọ ahụ na-enye mbugharị ibu echiche kwụsị ike gbasara Afrika “…ịkọwara ndị nwere ugwu na-amaghị.” saay/yaas nwere ihe ngosi ihe owuwu ụlọ “nke a na-ahụkarị” ka ọ bụrụ ụdị ngosipụta kwụ otu ebe, nwere oke na enweghị mmachi, na nzaghachi, usoro dijitalụ ebe a, ma ọ bụghị ya, mepụtara ya.

Dị ka nkwuwa, ma ọ bụghị ya, “na-agbanwe ma ọ bụ tozuo nkọwaaha”, “na-egosipụta mmekọrịta ebe, oge, ọnọdụ, ụzọ, ihe kpatara, ogo, dgz.” Ojiji nke mkpụrụokwu a n'otutu aha ya, ma ọ bụghị, gụọ dịka ya, ebe a, ma ọ bụghị, na-atụ aka na mmekọrịta dị mgbagwoju anya, na oghere na oge, sitere na ịdị na-eme omume dị ka nwanyị na onye Afrika bi mba ofesi na ọkachasị mmụta owuwu ụlọ bụ ebe oke, ndịọcha, ndị ọgaranya akụ na ndị ala bekee juputara.

Ebe a ma ọ bụghị ya, bụ akụkọ ndụ dị ndụ, na-agbanwe agbanwe mgbe niile, ebe ntinye nke ọnụ ahịa bara uru nke na-ebute usoro ajụjụ gburugburu ọtụtụ nghọta na ịrụ ọrụ owuwu ụlọ oge niile na mkparịta ụka kwa mgbe na mmekọrịta, ahụmịhe, ọnọdụ na ọgụgụ isi ejirimara Africa na ndị bi ofesi. Mbara a na-ekwupụta oke mkpa ọ dị ozugbo ozugbo iji kpokọta ndị nwanyị isi ojii, na-emekọrịta ihe, saa anya ma na-agbasawanye na-etinye aka na mmepụta sara mbara na omume nke ikpebiri onwe ha.

Anyị na-akpọ gị oku ka ị rụpụta ụzọ nke 'igosi' site na ịnye ọrụ gị, echiche gị, ntụnyere aka, ihe ụtọ, egwu, echiche, alo (ihe nkiri, ihe egwu ma ọ bụ ederede), emechara, ọrụ emechaghịị na nke zuru ezu ma ọ bụ nrọ, ajụjụ, nkwupụta ma ọ bụ okwu mkparị na-enweghị oke ma ọ bụ atụmanya. Enwere ike ịnye onyinye ndị a n'ihu ọha ma ọ bụ na-enweghị aha.

Ị nwere ike ịpụta dị ka mmepụta, imekọ ihe ọnụ, mkpokọta ma ọ bụ otu onye. N'aka nke ọzọ, anyị na-akpọku gị ka ị na-akpọ ndị ọzọ nọ na mpaghara Afrịka/ obibi mba ofesi ka ha nye onyinye nke ha, wee si n'ụzọ a jiri nwayọọ nwayọọ webata n'ime obodo sara mbara nke ndị na-eche echiche na ndị na-arụ ọrụ na-arụ n'ọndụ owuwu ụlọ sara mbara, omume gbasara ohere na mkpebi nke onwe.

Saay/yaas - abujapraiaparisjohannesburg

ỌKPỤKPỌ OKU

Ịhe gbasara ihe a maọbụ okwu mwekọta na nhazi nka e wepụtara wee chedo n'ajụjụ Okwu nkọwa ndị ahụ, bụ nke e mepụtara n'ebe nchịkọnata ugwu na ntoru, nyere ha ngwa ọrụ nke imepụta ihe bara uru nke na-akwado mmeputa nke ahaghị nhatanha, ka na-aga n'ihu na -ehichapụ mmụta gbasara ya.Site n'usoro akụkọ dị n'ime akụkọ, ndị ndozi na nhazi anọ wepụtara okwu nkọwa dị n'ime okwu nkọwa Saison Africa 2020.

Ebe echepụtara ya ka ụlọ mgbanwe ego, ha rụpụtara ya n'ama ịntanetị ka ebe obodo mmụta na mmepụta uru site na nkata onye na onye. Nchịkọta ịhe mmepụta ka ahaziri ka akpọọ-azaa, na-akpọkụ ndị zatara ya ka ha jụọ ajụjụ ma jịkọta aka rụọ ọkwụ nkọwa arụmarụ ụlọ na mmụta ọha, wee na arụ ọrụ n'ụzọ dị iche iche n'usoro onwunwe, mmepụta na ngoziputa.

Ndị zara ajụjụ a bụ ndị nwaanyị Afrịka bi na mba ofesi bụ ndị mmepụta ihe na ndị nchepụta eciche; bụ ndị otu a na-agụpụkarị n'ihe gbasara omume nke mmepụta ihe ọmụmụ, mana bụrụ ndị jị ụzọ di iche iche echepụta ma arụpụta ọrụ gbasara ndozi ohere/ nhazi na mkpokota.

Sindi, Anahory, Abengowe, Yehouessi / Yehouessi, Abengowe, Anahory, Sindi.

This platform responds to the urgent need to gather an open, interactive, and expanding community of black women engaged in the broadest possible range of self-determined acts and operations within the disciplines of architecture and urban design, and within the discourse of all spatial practices.

Who are we

Anna Abengowe | Nigeria, England | architect, pedagogue, designer, expositor, traveler, searcher, voice-finder, curious, interested, joker, aunty

Anna Nnenna Abengowe was appointed Deputy Director and Academic Lead at the Graduate School of Architecture (GSA), University of Johannesburg in 2022. She holds an M Arch from Princeton University School of Architecture. She pursues the development of new areas and platforms of pedagogy, research, and practice that are current and transnationally relevant to the built environment of architecture, urbanity, and related spatial practices on the African continent. She is a cofounder of the saay/yaas curatorial collective and creative co-director of the he(r)e, otherwise digital platform (2021). She is the co-recipient of a 2022 Graham Foundation Grant. She has been published in Architectural Guide: Sub-Saharan Africa (DOM 2021) and E-Flux (2022). She is a design associate at the Institute for Creative Repair (ICR), an advisory contributor at matri-archi, and an academic advisor at the African Futures Institute (AFI). She resides in Johannesburg.

Patti Anahory | Cabo Verde, São Tomé e Principe, Brooklyn | architect, independent curator, collaborator, commentator, observer, designer, mother…

Patti Anahory is an architect whose work spans building design, art, education, and curatorial research-based practices. She holds a Master’s in Architecture from Princeton University and a professional architecture degree from the Boston Architectural College.

She is interested in interrogating predominant narratives of identity and belonging across spatial practices, particularly from an African island perspective, and is committed to creating independent, multidisciplinary, collaborative platforms and spaces for ideation, experimentation, documentation, dissemination, and research on African and Diaspora spatial processes.

Anahory co-founded Storia na Lugar, a storytelling and counter-narrative practice, and is the co-creator of the experimental architectural and curatorial platform her(e), otherwise. She serves as an Academic Advisor at the African Futures Institute and was a Visiting Professor at Columbia University (2022–23). She co-authored the book Panorama da Arquitetura Habitacional em Cabo Verde (2022) and is featured in 100 Women: Architects in Practice (2024).

Mawena Yehouessi | Benin, Togo, Senegal, France | researcher, practitioner, curator, writer/translator, collusionist, avatar, lover, sister, and child

Born in 1990 in Cotonou (Benin), Mawena Yehouessi is an art curator and searcher/ practitioner in Arts and philosophy (PhD fellow @ Villa Arson / Université Côte d’Azur).

Founder of the Black(s) to the Future collective, she lives and works between Nice and Paris (France). Also trained in cultural projects management and contemporary dance, she belongs to this generation of unclassifiable or downgraded?-beings whose practices & jobs are a mash-up of slashes. In particular interested in alter-futurisms and poïethics, she also develops an exploratory, prospective, and collusion/collage art practice through her avatar M.Y.

Our Sponsors